Apiorkor Seyiram Ashong-Abbey
Apiorkor Seyiram Ashong–Abbey | |
---|---|
Born | Apiorkor Seyiram Ashong–Abbey 1 Eprelụ 1988 |
Nationality | Ghanaian-American |
Occupation | Journalist,Television,Poet |
Years active | 1998–present |
Apiorkor Seyiram Ashongábbey (amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Eprel n'afọ 1988) bụ onye Ghana na-ede uri, onye edemede, onye na-enyocha akwụkwọ.[1][2][3] Ọ bu ugbu a onye isi nke mmemme mmepụta na Citi FM / Citi TV ma bụrụkwa onye na-elekọta ikikere Diplomatiki na ihe na-esi nri na Citi TV.[3][4][5]
Ọ bụkwa onye ndụmọdụ nchịkọta akụkọ maka The InfluencHER Project, mmemme nchịkọta akụkọ ya na obodo zuru ụwa ọnụ na-achọ ịnye ike na ime ka olu ụmụ nwanyị dị-kwuo elu.[4][5]
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Apiorkor gara na-ụlo akwụkwọ Tema International School ebe ọ gụsịrị akwụkwọ ma mechaa mmemme Dipuloma.[6] O mechara gaa Lafayette College n'obodo US, wee laghachi obodo Ghana iji gụọ na Mahadum Ghana, Legon .[6][7]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Apiorkor bụ onye isi mmepụta na Citi FM / Citi TV na onye na-elekọta ikikere na 'Ihe na-esi nri' na Citi TV.[8]
Akwụkwọ edemede
[dezie | dezie ebe o si]Amaokwu nke Nna Ukwu
[dezie | dezie ebe o si]Apiorkor bụ onye dere Amaokwu nke Nna Ukwu, akwụkwọ uri nke na-achọ ime ememe, ịma aka, ma gosiputa ihe ọ pụtara ịbụ onye obodo Ghana na narị afọ nke iri abụọ na otu, nke a na-eme site n'echiche ya dị ka nwatakịrị ọdịbendị nke atọ.[9]
Egwuregwu
[dezie | dezie ebe o si]2019 Republica [Berlin]
[dezie | dezie ebe o si]Ọ rụrụ ọrụ na mbipụta afọ 2019 nke Republica nke emere na Berlin, Germany.
Ụmụ nwanyị TED[10]
[dezie | dezie ebe o si]Apiorkor rụrụ na mbipụta afọ 2020 nke TEDWomen nke bụ nzukọ TED kwa afọ nke isi ụlọ ọrụ TED dị na obodo New York, USA haziri.)
Sundance Film Festival 2021
[dezie | dezie ebe o si]Apiorkor rụrụ ọrụ n'afọ 2021 Sundance Film Festival nke emere na Park City, Salt Lake City, Utah na-obodo United States. Apiorkor mere akụkụ ahụ nwanyị".[1]
Onyinye na Nsọpụrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2022, Ghana Association of Writers (GAW) nyere Apiorkor onyinye dị ka onye mmeri mbụ maka ụdị Okwu a na-ekwu na mbipụta nke isii nke onyinye ndị otu ahụ.[11][12]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Ghanaian poet Apiorkor to perform at 2021 Sundance Film Festival (en). GhanaWeb (27 January 2021). Retrieved on 27 March 2021.
- ↑ Beenie (26 January 2021). Ghanaian Poet, Apiorkor, to perform at Sundance Film Festival | Beenie Words (en-US). Retrieved on 27 March 2021.
- ↑ 3.0 3.1 Ghanaian poet Apiorkor to perform at 2021 Sundance Film Festival - (en-US) (27 January 2021). Retrieved on 27 March 2021.
- ↑ 4.0 4.1 Ashong-Abbey. Apiorkor Seyiram Ashong-Abbey | Speaker | TED (en). www.ted.com. Retrieved on 2021-05-22.
- ↑ 5.0 5.1 Ghanaian poet Apiorkor to perform at Sundance Film Festival (en). Modern Ghana. Retrieved on 2021-05-22.
- ↑ 6.0 6.1 Apiorkor Seyiram Ashong-Abbey – Accra, Ghana (en). International Baccalaureate. Archived from the original on 19 April 2022. Retrieved on 27 March 2021.
- ↑ Ghanaian Poet Apiorkor To Perform At Sundance Film Festival (en-GB). NY DJ Live (26 January 2021). Retrieved on 27 March 2021.
- ↑ Apiorkor to hold 3rd edition of ‘The Matriarch’s Verse’ on Nov. 18 (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana (2022-10-24). Retrieved on 2023-03-19.
- ↑ Apiorkor Seyiram Ashong-Abbey - Accra, Ghana (en). International Baccalaureate®. Archived from the original on 2022-04-19. Retrieved on 2021-05-01.
- ↑ Ashong-Abbey. Apiorkor Seyiram Ashong-Abbey | Speaker | TED (en). www.ted.com. Retrieved on 2023-03-19.
- ↑ Worlanyo. "Writers association honours 20", Graphic Online, 23 Jan 2023. Retrieved on 19 March 2023.
- ↑ Award Winners – GAW Literary Awards (en-GB). Archived from the original on 2023-03-19. Retrieved on 2023-03-19.